Miri

Miri
Brave og .
Kuba eee yeee,o nanana naaa
Miri malu mu ebe na eso obim mo
Miri malu mu omara mu Mana onwuteghi
Anwu chalu mu ochalumu Mana onwuteghi
Okwute kporo mu okporo mu Mana onwuteghi
Ebe na eso obi mo obi chelu mu aghana mu
Baby imakwa mma lotakwa na I but nke mo
Imakwa mma lotakwa na ibu nke mo oo
Ada eze imakwa mma lotakwa na ibu nke mu oo

Ngwa negodu ezigbo nwata bu achalugo Maya but dollar
When she pass my area I go try to holla asa nyemu your number
Cos am in love am not joking Ife emego mu adim heartbroken
Nne okwa mu ka ina eme nsele nse
Oburu na imaramu ju ese
Hapu Ife ina afu I no dey double date if I give you belle
I go wait and take the blessing
So Ife ga adim mu na uche ga Abu weeding
Anyi ga eme ndi asiri gbakaute guessing
Diana I'ma na Abu onye flexing so interesting.
Chorus

Kedu Ife nji na esi kote
Kedu Ife aga eme nwe ego mbute
Anyi ga agbasi Mbo gbaru aka naa
Chineke Nye nu anyi aka nchawa
Because am in love am not joking Ife emego mu adim
Heartbroken
Diana I'ma mu na I ga ekwe oburu na irapu ndi asiri
Diana ka ona amasi gi etu nsi akwa akwa ariri
Mana oburu na ekwetamu o ga bu sosogiwa
Asa kwetamu na mu na achu ego bu gi was
Asa gee nti chelu mu ayanamu waa
Asa emecharu hapu mu waa ha.

Músicas más populares de Kuba

Otros artistas de Reggae music