Ukwu

Stormrex, Flavour, Waga G

[Intro: Waga G, Flavour]
Hey hey!
Ebute ukwu bunye gi
Ig'evuwukwe?
Ife ndi n'ukwu o
Ukwu nwanyi owerri!
Flavour N'abania
Stormrex!
Stormrex nwa mma o
Ife ndi n'ukwu o!
Flavour N'abania!
Chai!

[Verse 1: Stormrex]
If you look me well well
You go see say
My eye don dirty o (Oyonima!)
(Eh)
So I go dey whine my bum bum
This life is sweet like tom tom
Me I no get wahala
(Eh)
Mgbada nwe ajo oso
Nwa okuko nwe-nwe oso
Today na today
Me I don come to jolly eh
If I dey shake my body eh
Umu boys a na'chaghari anya
Umu boys a na enene m'anya

[Chorus: Flavour]
Nwa mara mma
Ig'evuwukwe, ogini di, ig'apawukwe
Ife ndi n'ukwu o
Ig'evuwukwe, nwanne ogini di, ig'apawukwe
Ife ndi n'ukwu o
Ig'evuwukwe, nwanne ife ndi n'ife a, ig'apawukwe
Ife ndi n'ukwu o, ig'evuwukwe
Ife ndi n'ukwu o, ig'apawukwe

[Post-Chorus: Flavour, Waga G]
Ife ndi n'ukwu o
Hey hey!
Ife ndi n'ukwu o
Ebute ukwu bunye gi
Ife ndi n'ukwu o
Ig'evuwukwe?
Ife ndi n'ukwu o
Ukwu nwanyi owerri!
Flavour N'abania
Stormrex
Stormrex nwa mma o
Ife ndi n'ukwu o
Flavour N'abania

[Verse 2: Flavour]
Oringo gbukwe gi
Oringo gbukwe gi o
Nwata nwanyi e ghe egbunu mmadu o
Oyonima! (eh)
Abiaro m ka m'chuo ghi achuo
Me I come to tieyi ife
E ga eweputelum ya nu, maka na ife a ya di mu mma
Ife a ya so yi uso
Mme-eme yi ife n'ine
Maka nnewe ukwu nkene anya
Eje m ato n'Enugu
Eje m ato n'obodo a (ogini di)
Eje m ato n'ala
Ife nkene aga emezi ya anna

[Chorus: Flavour]
Nwa mara mma
Ig'evuwukwe, ogini di, ig'apawukwe
Ife ndi n'ukwu o
Ig'evuwukwe, nwanne ogini di, ig'apawukwe
Ife ndi n'ukwu o
Ig'evuwukwe, nwanne ife ndi n'ife a, ig'apawukwe
Ife ndi ukwu o, ig'evuwukwe
Ife ndi ukwu o, ig'apawukwe

[Post-Chorus: Flavour, Waga G]
Ife ndi n'ukwu o
Ife ndi n'ukwu o (Oyonima!)
Ife ndi n'ukwu o
Ife ndi n'ukwu o
Ukwu nwanyi owerri!
Ife ndi n'ukwu
Ukwu nwanyi owerri!
Ife ndi n'ukwu
Ukwu nwanyi owerri!
Ife ndi n'ukwu
Ukwu nwanyi owerri!
Ife ndi n'ukwu mu

[Chorus: Flavour]
Nwa mara mma
Ig'evuwukwe, ogini di, ig'apawukwe
Ife ndi n'ukwu o
Ig'evuwukwe, nwanne ogini di, ig'apawukwe
Ife ndi n'ukwu o
Ig'evuwukwe, nwanne ife ndi n'ife a, ig'apawukwe
Ife ndi n'ukwu o, ig'evuwukwe
Ife ndi n'ukwu o, ig'apawukwe
Ife ndi n'ukwu o, ig'evuwukwe
Ife ndi n'ukwu o, ig'apawukwe
Ife ndi n'ukwu o, ig'evuwukwe
Ife ndi n'ukwu o, ig'apawukwe
Ife ndi n'ukwu o, ig'evuwukwe
Nkene wu ukwu mu, ig'apawukwe
Nkene wu ukwu mu eh, ig'evuwukwe
Chei, ig'apawukwe

[Post-Chorus: Flavour, Waga G]
Hey hey!
Nkene wu ukwu mu
Ebute ukwu bunye gi
Ig'evuwukwe?
Nwanta nwanyi ukwu mu eh
Ukwu nwanyi owerri!
Flavour N'abania
Stormrex
Stormrex nwa mma o
Wizboyy on the beat o
Flavour N'abania
Hey!

[Outro: Flavour, Waga G]
Waga G nokwa eba
Ona'chaghari anya, chai
Ona'chaghari anya o
J Stunt on the mix o
Ife ndi n'ukwu o
Tipsy Calvano o
Ukwu nwanyi owerri!

Curiosidades sobre la música Ukwu del Flavour

¿Cuándo fue lanzada la canción “Ukwu” por Flavour?
La canción Ukwu fue lanzada en 2010, en el álbum “Uplifted”.
¿Quién compuso la canción “Ukwu” de Flavour?
La canción “Ukwu” de Flavour fue compuesta por Stormrex, Flavour, Waga G.

Músicas más populares de Flavour

Otros artistas de African music